Chioma Jesus – Chinaeye Nwa mp3

Download mp3

Play Audio

Chinaeye Nwa Lyrics – Chioma Jesus

Nwa bu onyinyechukwu

Adira funyananya Adi ga eme ya noba Adi ga eme ya nike Chineye nwa Nwa bu onyinyechukwu Obu chukwu na nye nwa Nwa bu onyinyechukwu (3x) Adi ** zu nwa nanya oh Nwa bu onyinyechukwu *** ne nye nwa oh Nwa bu onyinyechukwu Imana nozigi ne nye nwa oh Nwa bu onyinyechukwu Ima na *** ne nye nwa oh Nwa bu onyinyechukwu Ebube dike nanya Obu gi na nye nwa Ojoba na kpu nwa n’afo Obu gi na nye nwa Chinaza mekpere Obu gi na nye nwa Okwa gi nyere *** nwa Okwa gi nyere stella nwa Obugi nyere Elizabeth nwa Nwa bu onyinye chukwu Onye na nye efo Obugi nyere Richard nwa Obugi nyere Mary nwa Nwa bu *** n’aka Ojugi onye na nye nwa So so gi na nye nwa Anyi mechie onu gi Jehovah ga elesa gi oh Oge chukwu ka mma Nwa bu onyinye So chukwu na enye nwa oh Nwa bu onyinyechukwu Madu ** n’enye nwa eh Nwa bu onyinyechukwu Sisterm cheru oge lu oh Nwa bu onyinyechukwu Brotherm cheru oge lu oh Nwa bu onyinyechukwu *** nyoba chukwu ole oh Nwa bu onyinyechukwu Jehovah hanah *** oh Nwa bu onyinyechukwu Jehovah sarah ga nye gi nwa oh Nwa bu onyinyechukwu Chukwu na enye nwa oh Nwa bu onyinyechukwu (2x) Chine nye nwa Chine so okwu Bia saram okwu ekwenam Onokoro n’uwale Okwa chiyaka koroya oh Jehovanu bia Nia saram okwu abaram Chine nye ego Obugi ne nye uba Ihe nine maram nuwa anyi lezi gin aka nweriah Ulelu eh, ulala eh Akunuba na yeli le Obu chukwu n’nye ya Mma na ya disi Onye nwelu *** Na ihe om anile di chukwu naka Aka chukwu ka ha si abia Oge chukwu ka mma Onye *** mechie onu gi Jehovah ga sara gi okwu Chimu ga eluta gi Chukwu na nye nwa ewo Nwa bu onyinye chukwu Obu chukwu na nye ego Nwa bu onyinyechukwu Obu ya nena akunuba eh Nwa bu onyinyechukwu Obu ya ne bulia enu eh Nwa bu onyinyechukwu Obu ya na sa okwu oh Nwa bu onyinyechukwu Obuya na saya emere Nwa bu onyinyechukwu Jehovah saru umu nwanyi okwu oh Nwa bu onyinyechukwu Elumawe mara *** Nwa bu onyinyechukwu Jehovah biko nye anyi nwa oh Nwa bu onyinyechukwu Jehovah ge nye go ejima ta Nwa bu onyinyechukwu Ichoro ato chimu ga nye gi ya oh Nwa bu onyinyechukwu Ichokwa ano oga bute gin aka oh Odigi ye kariri chim lebube Nwa bu onyinyechukwu Chine nye nwa oh Nwa bu onyinyechukwu

Chioma Jesus – Chinaeye Nwa mp3

By admin

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *