Samsong ft Chioma Jesus -Odogwu Lyrics ,Audio and Video

Samsong ft Chioma Jesus -Odogwu Lyrics

Download mp3

Play Audio

Odogwu Lyrics – Samsong Ft Chioma Jesus

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele

Ok’osisi nenye ndu
You are the tree of life
Agam eburu aleluyah eburu para aleluyah a’para
Oduma modu dum
Okorobia dinma
Agam eburu aleluyah eburu, para aleluyah a’para
Olisa bi n’igwe
God of Heaven
Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para

Ife oma imere mu eh
Onum apughi iko ya
O’bu gini kam ge ji
Tu’ara Chim nma nma
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kere uwa
Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para
Nmalite no’gwugwu
The Beginning and the end
Agam eburu aleluyah eburu Para aleluyah a’para
Anurum na i’nenye nwa daddy
Anurum na i’na gw’oria i’na gw’oria
M’nwe bia n’iru gi nna
N’we buru ekele

Ifeoma i’mere muo
Onum abughi i’ko
Obu gini kam ge ji
Nwe tu wa ra Chim nma nma

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kere uwa Olisa kere uwa
Chukwu neme nma Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah

Odogwu n’agha dike n’agha Odogwu Odogwu Odogwu
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kere uwa
Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu Chukwu nneme mma mma mma
Bu ga ra Jehovah

Onye neme nma
Ebe ku we dike
Igbe ne che ndu mo
Obata obie
Agu ne’che mou
Ihe oma i’nemerem ebuka
Eze nara otuto
I’mere nwanyi aga turu ime
I’mere k’onye ogbu were kwu okwu
Eze’m onwere ihe kariri gi omum
Ebube nara otuto’m ji bia
Eze nara ekele’m ji bia

Odogwu n’agha dike n’agha oyioma me eh
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha Odogwu Odogwu Udogwu Odogwu Jehovah no
Nara ekele oyioma eh
Nara ekele Olisa kere uwa
Narotuto me Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah

Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Olisa kereuwa Olisa keruwa
Chukwu neme nma Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu para hallelujah pa ra Jehovah
Odogwu n’agha dike n’agha Odogwu me
Nara ekele narekele narotuto
Odogwu n’agha dike n’agha
Nara ekele
Onyenemmema na Olisa kere uwa
Olisa keruwa Chukwu neme nma
Agam eburu aleluyah eburu
Bu ga ra Jehovah

Jehovah Jireh Odogwu Odogwu
Nara ekele’m ji bia

Samsong ft Chioma Jesus -Odogwu Lyrics

By admin

Leave a Reply

Your email address will not be published.